Posts

Showing posts from April 14, 2019

Akuko Ifo

Image
Mbe uwa bidoro, mbeahu agwum akukwo agba ohuru abatabe na ala Igbo, ndi Igbo na eji ohere Ifode amuta ofodu ihe site na omenala ruo na omenelu. Dika bibulu si diri umu Chineke, Ifo dika bibulu ndi Igbo. Akuko ifo bu ifo okenye na gwa umuazi na abali mgbe onwa n’acha. Mbe ha ga ebido, umuazi n’ile ga agbako okirikiri onye na gwa ha ifo. Ha ga e gee nti ofuma maka onye na agwa ha ifo ga aju ajuju. Mgbe oga ebido, onye nae kwu ifo ga asi; Ifode… Ha za De… Osi; Onwere akuko m ga akorunu Ha za; Koro anyi ka obi di anyi mma Akuko Ifo na ko maka ihe nile basara etu esi ebi ndu. Akuko Ifo na ko kari maka umu anumanu na agwa ha. Mbe na wukari onye aghuho. Abukwala mbe nyere mmadu ibe gi. Agu bu anumanu siri ike karia umu anumanu nile. O ya ka ha na akpo Eze ohia. Ona elekwazi ohia nile, na gba mbo ihu na umu anumanu biri n’udo. Okuko bu onye arafo ya mere ndi Igbo ruo taa naeji ya achu aja. Ifo na akuzi otutu ihe. Ona ekuzi agboghobia na okorobia obi umeala na agwaoma. O...